DOWNLOAD: Onye Ike By Kaycy Anya [Mp3+Lyrics]

DOWNLOAD: Onye Ike By Kaycy Anya [Mp3+Lyrics]

Please Share!
Reading Time: 2 minutes

Onye Ike By Kaycy Anya is not just a song, but a great mindset inspired by God.

Yes, there are many powers fighting tirelessly to pull the children of God down, but the scripture said “All power in heavens, in the earth, and beneath the earth belong to God”, “yea, though I walk through the valley of the shadows of death, I will fear no evil”.

If you know the God you serve, you confide in him, yield to him, have fervent faith in him, and keep his status, you shouldn’t fear any man, any spirit, failure, even death itself.

God has the key to everything in this life; is it success, blessings, lifting up, breakthrough, and marching down the works of the devil, God has the key.

Only God has the final say, Our destiny lies only in his hands. He is supreme in all his ways and no power can question his authority.

Download Audio Below:

 

LYRICS: Onye Ike By Kaycy Anya
Solo 1:
Ike di na – elu
Ike di na – ala
Ike di na okpuru uwa nile,
Mama aha Jesus kariri ha.

O bu odogu akatata,
na dimkpa n’agha oo oo
Onye ike nile bu nke ya,
Almighty God.

Ike nwere onwe di gi na-aka,
Ike mbuli elu di gi na-aka oo,
Ike eji emeri uwa ooo,
Nna m obu na-aka gi ka odi.

Odighi onye di ka gi,
Ma obu chi m ga eji tunyere gi oo.
Agu na-eche mba,
I bu ebe mgbaba m oo siri ike.
Chim ooo.

Chorus:
Onye ike nile di na-aka ya, (Eze Iheanyi eh)
Onye ike nile di na-aka ya. (Onye oma m ooo)
Onye ike nile di na-aka ya (Ebube dike)
Almighty God oo. (Chi gara ogu merie n’haha o)

Onye ike nile di na-aka ya. (Ugu nso anariatuegwu)
Onye ike nile di na-aka ya. (Chukwu oma m eh)
Onye ike nile di na-aka ya. (Dike mgbe ochie)
Eze ndi eze.

Solo 2:
Anaghi abgara Israel Afa,
Anaghi agworo Jacob ogwu.
Abu m mkpuru anya eh,
Ujo anaghi atu m ma oli.

Ike onwu di gi na-aka,
Ike ili di gi na-aka oo,
Ike mbilite n’onwu eh
Nna m obu na-aka gi na odi.

Ibara n’ime ili
wee nara ekwensu igodo onwu,
Ike onwu ejighi gi,
Eze, Ike ili ejighi gi.

Chu nke m ji aga ogu eh
Agbakwuru ezuru ike
Olile anya nke ndi kwerekwe,
O bu n’ime gi ka mkwu aba.
Chinweike ooo.

Chorus:
Onye ike nile di na-aka ya (Chi gara ogu merie n’agha)
Onye ike nile di na-aka ya (Onye ike)
Onye ike nile di na-aka ya (Bia ooo)
Almighty God ooo (Bia gosi uwa na I bu chu)

Onye ike nile di na-aka ya, (Odighi ihe rara gi ahu eh)
Onye ike nile di na-aka ya, (Onye ike)
Onye ike nile di na-aka ya (Onye ike)
Eze ndi eze.

(Bilie buwere m haha oh) Onye ike nile di na-aka ya,
(Bilie luwara m ogu eh) Onye ike nile di na-aka ya
(Onye ike)
Onye ike nile di na-aka ya, (Almighty God oo)
Almighty God ooo.

(I na-eme ihe siri ike oo) Onye ike nile di na-aka ya,
(I na-agbanwe onodu) Onye ike nile di na-aka ya,
(I na-ebuli elu)
Onye ike nile di na-aka ya, (Onye oma m oo)
Eze ndi eze.

Outro:
Onye Onye
Chinwe ike Nile
Odighi Onye ga-ekwu ma oburu ma ikwuchasia nu.
Onye ga akwa gi ihe I ga eme,
Ezi chi m oo
Onye ike nile di na-aka ya
Almighty God.

Also Download, Idi Elu by Kaycy Anya

Please Share!

Related Posts

DOWNLOAD: Abu Otito – Chimtua Ukpai [Mp3]

DOWNLOAD: Abu Otito – Chimtua Ukpai [Mp3]

DOWNLOAD: Not A Scam By Peterson Okopi [Mp3+Video+Lyrics]

DOWNLOAD: Not A Scam By Peterson Okopi [Mp3+Video+Lyrics]

DOWNLOAD: Rev USA – My Utmost Desire [Video+Mp3+Lyrics]

DOWNLOAD: Rev USA – My Utmost Desire [Video+Mp3+Lyrics]

DOWNLOAD: Sovereign God By Eva Praise [Mp3+lyrics]

DOWNLOAD: Sovereign God By Eva Praise [Mp3+lyrics]

No Comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Join Our Telegram Channel For Quick Update

Like Us On Facebook

Facebook Pagelike Widget

Adverts