DOWNLOAD: Nduri Nke Igwe – Rev Steve Aguwa [Mp3+Video+Lyrics]

Nduri Nke Igwe - Rev Steve Aguwa
Please Share!
Reading Time: 2 minutes

Nduri Nke Igwe is a debut sound from Rev Steve Aguwa.
This is a prayer, a heart cry to God to intervene on behalf of his people; in a time like this, we need God more than ever because his presence makes the difference.
Download, share, and enjoy this blessing.

Produced at @BliuprintHub by @DrNezer

Watch Video Below:

Download Audio Below:

 

Lyrics:
Nduri nke igwe bata o
N’oge akara aka eruwo
Ka ndi mmadu we kwere e e e na mu na go so aga e e
K’ebili mmiri dajuo o
N’oke mmuo no n’ogbo
K’ala do oku dere du u u n’eze m ebiliwo (d/c).

Ikeme e e e

Chorus:
Bia bia bia

Adlib:
Obin’ugwu u u

Chorus:
Bia bia bia

Adlib:
Dike suru use na mba anu ya na mba

Chorus:
Bia bia bia

Adlib:
Ome nteke nteke nteke

(Tongues)….

Nduri Nke Igwe – Rev Steve Aguwa

Igwe o o o gi ka m n’akpo
Odum ebo Juda a h mo
K’ebube gi Bata n’ogbo
K’ude gi n’ede e e na mba dum. (d/c)

Ikem e e e

Chorus:
Bia bia bia

Ad:
Dike Ana akpo otu ugbo ya za ugboro asaa chukwu oma a

Chorus…

Adlib:
Odo mmiri Bethsaida bia nu o, bia nu o, bia nu o,

Destiny changer
We need you more than ever.

Osuofia otuo mkpo
Oloro ihe loro ihe loro ihe loro enyi

Ocean divider
You presence makes the difference.

Okwa gi n’eme ihe asi si emela eme e
Okwa gi n’eje ebe asi si ejela eje e
Okwa n’ekwu ihe asi si ekwul’ekwu
Okwuru onye n’amaghi ekwu

Oke mmuo ka mmuo n’ile
Obata ulo adinma

Nna onwere ndi n’acho go
Eze eso m na ndi n’acho gi

Nna wetanu ogbugbo
Nye mkpuru obi n’ile no na nchekasi

Nna weta ogwugwo
Nye ndi n’enweghi otu odiiri ha

Odo mmiri Bethsaida bia nu o o o ….(ch)
(Tongues)

Odighi onye dika gi
Obata ulo adi nma chioma
Odighi onye aga eji tunyere gi…..

Also Download…ROAR by Dunsin Oyekan

Please Share!
2 comments
  1. Deep worship…a cry for d infilling of the Holy Spirit…. Was really blessed listening again and again

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

You May Also Like